WORSHIP
Ministering: Julliet
OUTLINE
🎤 Onye olu ebube.. daalu o!
🎤 You are Yahweh, Ihe mmadu apughi ime ka I ne me (what
No man can do, that's what You do)
🎤 Ebube gi bata ebe ekere ogwu, Ogwu ahu aruo, Onye eke eke enwere onwe ya, Onye kpuru isi ahuwa uzo
...............
#worship
#sundayservice
#dominioncitychime
#seasonofharvest
#divineacceleration

image